Ephesians 2:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere, Kraịst bịara kwusaa ozi ọma nye mmadụ nile. O kwusara ozi ọma nye ndị Juu nọ nso, na unu ndị mba ọzọ nọ nꞌebe dị anya.
Igbo 2006
O we bia zì unu ndi nọ n'ebe di anya ozi ọma nke udo, zì kwa ndi nọ nso ozi ọma nke udo:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ọ bịara kwusaa udo nye unu ndị nọ ebe dị anya na unu ndị nọ nso,