Ephesians 2:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na ọ bụ site na Kraịst ka anyị nile, ndị Juu na ndị mba ọzọ, nwere ike ịbịa nꞌihu Chineke site nꞌotu Mmụọ ahụ.
Igbo 2006
n'ihi na ayi abua sitere n'aka-Ya nwe nkpọbata-ayi n'ebe Nna nọ nime otù Mọ Nsọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na anyị abụọ sitere nʼaka ya nweta nnabata anyị ịbịa nʼihu Nna site nʼotu Mmụọ ahụ.