Ephesians 2:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Unu bụkwa ndị a na-ewusi ike nꞌokwukwe site na ntọ ala nke ndị ozi Kraịst na ndị amụma ya tọrọ. Kraịst bụkwa nkume dị mkpa na ntọ ala ahụ.
Igbo 2006
ewu-kwa-ra unu dika ulo n'elu ntọ-ala nke bu ndi-ozi na ndi-amuma, nke isi nkume nime nkuku ntọ-ala ahu bu Kraist Jisus onwe-ya;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
nke a rụkwasara nʼelu ntọala nke ndị ozi na ndị amụma, nke Kraịst Jisọs nʼonwe ya bụ nkume isi ntọala ya.