Ephesians 2:21 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Kraịst bụkwa onye na-ejikọta ụlọ obibi ahụ nile nke ọma. Ọ bụkwa ya na-eme ka o too bụrụ ụlọ dị nsọ, nke e doro iche nye Chineke.
Igbo 2006
ọ bu kwa nime Ya ka ulo nile ọ bula anēwu n'ulo ahu, ebe anējikọ ha nke-ọma, nāba uba we buru ulo nsọ nime Onye-nwe-ayi;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụkwa nʼime ya ka a na-ejikọta ụlọ ahụ niile nke ọma, na-aba ụba, too bụrụ ụlọnsọ, nʼime Onyenwe anyị.