Ephesians 2:3 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụkwa nꞌetiti ndị dị otu a ka anyị jegharịrị nꞌoge gara aga, na-agbaso ọchịchọ nile nke anụ ahụ ma na-emekwa ihe ọ bụla ahụ anyị na obi anyị chọrọ. Nꞌihi na site nꞌọdịdị anyị, anyị na ndị ọzọ nọ nꞌọmuma ikpe Chineke.
Igbo 2006
ndi ayi onwe-ayi nile bi-kwa-ra obi n'etiti ha n'oge gara aga nime agu ihe ọjọ nke anu-aru-ayi, nēme ihe nile anu-aru-ayi na èchìchè-uche-ayi chọrọ, buru kwa umu nke iwe dika esi mu ayi, dika ndi fọduru bu kwa:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyị niile bikwara ndụ anyị nʼetiti ha, nʼoge gara aga, na-emejupụta agụụ nke anụ ahụ mmehie, ma na-agbaso ọchịchọ ya na ebumnuche ya. Nʼihi na site nʼọdịdị anyị, anyị na ndị ọzọ nọ nʼọmụma ikpe ya.