Ephesians 4:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Onye ahụ si nꞌelu rịdata bụkwa otu onye ahụ rigoro nꞌelu, ka ọ bụrụ onye na-achị ihe nile nꞌebe nile.
Igbo 2006
Onye ridara bu kwa Onye ahu Nke rigoro n'ebe kachasi elu-igwe nile elu nke-uku, ka O we mezu ihe nile.)
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ahụ si nʼelu rịdata bụkwa otu onye ahụ rigoro nʼeluigwe, ka o nwee ike mejuo ihe niile.)