Ephesians 4:14 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ anyị agaghị adịkwa ka ụmụntakịrị ndị na-agbanwe obi ha mgbe nile banyere ihe ha kweere nꞌime ya, mgbe ha nụrụ ihe ọzọ dị iche ma ọ bụ mgbe onye ọzọ jiri aghụghọ kwuo okwu ụgha nke ga-adị ka eziokwu.
Igbo 2006
ka ayi we ghara ibu umu ọhu ọzọ, ndi ifufe nile ọ bula nke ozizí nēfeghari nēbughari kwa, nime itu-ntu nke madu, nime aghughọ, nke ha ji ezuputa nduhie;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ anyị agaghị abụkwa ụmụntakịrị, ndị ikuku ozizi ọhụrụ dị iche iche na-ebugharị ihu na azụ dị ka ebili mmiri, na ịgha ụgha nke mmadụ, bụ ozizi na-esite nʼime aghụghọ nke ha ji echepụta nduhie.