Ephesians 4:15 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Kama ka anyị gbasoo eziokwu site na mmụọ ịhụnanya, ka anyị gwarịtaa ibe anyị eziokwu mesokwaa ha mmeso eziokwu, gbalịsiekwa ike ịghọ Kraịst onye bụ onyeisi nzukọ ya bụ chọọchị.
Igbo 2006
kama ka ayi we nēso ezi-okwu nime ihu-n'anya, we tó etó rue nime Ya n'ihe nile, Onye bu isi-ayi, bú Kraist;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Kama nʼikwu eziokwu site na mmụọ ịhụnanya, anyị ga-eto bụrụ ndị tozuru oke nʼakụkụ niile nʼime ya, bụ onye ahụ bụ isi, nke bụ Kraịst.