Ephesians 4:22 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ya mere, tufuonụ ọdịdị ochie ahụ dị nꞌime unu, ọdịdị ochie ahụ na-eme ka unu mee ihe ọjọọ dị iche iche nꞌoge gara aga. Ee, ọdịdị ochie ahụ rere ure, nke jupụtara nꞌagụụ ime ihe ọjọọ nile.
Igbo 2006
ka unu tupu madu ochie unu, nke nēmebi emebi n'uzọ agu nke aghughọ, dika ibi-obi-unu na mbu si di;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Yipụnụ mmadụ ochie unu, nke mere ka unu na-ebi ndụ ọjọọ na mbụ, bụ mmadụ ochie ahụ nke jupụtara nʼagụụ ime ihe ọjọọ niile,