Ephesians 4:24 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Dịkwanụ ka ndị dị ọhụrụ na ndị dị iche, ndị dị nsọ na ndị dị mma. Yikwasịnụ onwe unu ọdịdị ọhụrụ ahụ Chineke mere ka ọ dịrị ka ya nꞌịdị nsọ na nꞌịrụ ọrụ ezi omume.
Igbo 2006
ka unu yikwasi kwa madu ọhu unu, nke ekère dika Chineke chọrọ nime ezi omume na idi-ọcha nke ezi-okwu ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma yikwasịnụ onwe unu mmadụ ọhụrụ, nke e kere nʼụdịdị Chineke nʼezi omume nʼezie nakwa nʼịdị nsọ.