Ephesians 4:27 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Enyela ekwensu ohere. Nꞌihi na mgbe iwe na-ewe gị, ị pụrụ inye ekwensu ohere ime gị ka i mehie.
Igbo 2006
enye-kwa-la ekwensu uzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Enyela ekwensu ohere.