Ephesians 4:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụ nanị otu Onyenwe anyị dị, otu okwukwe na otu baptizim.
Igbo 2006
otù Onye-nwe-ayi di, otù okwukwe di, otù baptism di,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu Onyenwe anyị dị, otu okwukwe na otu baptizim.