Ephesians 4:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Chineke enyela anyị nile nꞌotu nꞌotu onyinye dị iche iche site nꞌụlọ akụ onyinye Kraịst.
Igbo 2006
Ma ọ bu ayi nile n'otù n'otù ka enyere amara ahu dika ọtùtù nke onyinye Kraist si di.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma e nyere onye ọbụla amara dịka oke onyinye nke Kraịst siri dị.