Ephesians 4:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Lee na akwụkwọ nsọ kwuru na ọ rigoro nꞌeluigwe! Nke a na-egosi na o buru ụzọ site nꞌeluigwe rịdata jeruo na nsọtụ ala.
Igbo 2006
(Ma okwu nka, Ọ rigoro, gini ka ọ bu ma-ọbughi na Ọ rida-kwa-ra nime akuku uwa dikariri ala?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
(E kwuru, “Ọ rigoro,” gịnị ka ọ pụtara ma ọ bụghị na o buru ụzọ rịdaa nʼime ala mmụọ?