Ephesians 5:1 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ebe unu bụ ụmụ Chineke, gbalịanụ ka unu dịrị ka ya, dị ka ụmụ si agbalị ịdị ka nna ha.
Igbo 2006
Ya mere burunu ndi nēṅomi Chineke. dika umu ahuru n'anya;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere bụrụnụ ndị na-eṅomi Chineke, dị ka ụmụ a hụrụ nʼanya.