Ephesians 5:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Unu etinyela aka nꞌọrụ ọchịchịrị ọ bụla, kama meenụ ka ọrụ ọjọọ ndị a pụta ìhè ka ndị mmadụ mata otu ha siri dị njọ.
Igbo 2006
unu esola ọlu nke ọchichiri nke nāmighi nkpuru nēnwekọ ihe, ma kama nke ahu nātu-kwa-nu ha nmehie-ha n'anya;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu etinyela aka nʼọrụ ọchịchịrị nke na-adịghị amị mkpụrụ ọbụla, kama gbaanụ ha nʼanwụ.