Ephesians 5:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma mgbe unu mere ka ọrụ ọjọọ ha pụta ìhè, ìhè ga-achakwasị mmehie ha, gosikwa ihe ọ bụ.
Igbo 2006
Ma ìhè nēme ka ihe nile puta ìhè mb͕e anātu ha nmehie-ha n'anya: n'ihi na ihe ọ bula anēme ka ọ puta ìhè bu ìhè.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe a gbara ihe ọbụla nʼanwụ, ọ na-apụta ìhè nke ọma. Nʼihi na ihe ọbụla e mere ka ọ pụta ìhè nke ọma bụ ìhè.