Ephesians 5:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jirinụ oge nile unu nwere rụọ ọrụ ọma, nꞌihi na ụbọchị ndị a dị njọ.
Igbo 2006
nāzuchapuru onwe-unu oge a nile, n'ihi na ubọchi ndia jọrọ njọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jirinụ ohere niile unu nwere rụọ ọrụ ọma, nʼihi na ụbọchị ndị a dị njọ.