Ephesians 5:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ka ịhụnanya bụrụ ihe pụtara ìhè na ndụ unu, ụdị ịhụnanya nke Kraịst hụrụ anyị mgbe o nyere Chineke ndụ ya nꞌihi anyị, dị ka onyinye na aja iwepụ mmehie anyị, Aja a tọrọ Chineke ụtọ, nꞌihi na o nwere isisi ụtọ nꞌihu Chineke.
Igbo 2006
nējeghari-kwa-nu n'ihu-n'anya, dika Kraist-ayi hu-kwa-ra unu n'anya, rara kwa Onwe-ya nye n'ihi ayi, dika ihe echere n'iru Chineke na àjà achuru nye Ya ka ọ buru isisì nke ihe ísì utọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Na-agakwanụ nʼime ịhụnanya, dịka Kraịst siri hụ anyị nʼanya ma were ndụ ya nye Chineke maka anyị dịka aja na onyinye nke isi ụtọ.