Ephesians 5:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Unu ekwela ka onye ọ bụla jiri okwu nzuzu duhie unu. Ana m ekwu ihe banyere ndị ahụ na-asị na mmehie ndị a abụghị ihe ọjọọ, nꞌihi na iwe Chineke na-adakwasị ndị na-eme ha.
Igbo 2006
Unu ekwela ka onye ọ bula were okwu efu rafue unu: n'ihi na ọ bu n'ihi ihe ndia ka iwe Chineke nābiakwasi umu nke ekwenyeghi-ekwenye.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu ekwela ka onye ọbụla jiri okwu efu duhie unu. Ọ bụ nʼihi omume ọjọọ ndị a ka iwe Chineke ji abịakwasị ndị na-anaghị erubere ya isi.