Ephesians 5:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nke a bụ ihe unu na-eme nꞌoge gara aga, ma kemgbe unu jiri bụrụ ụmụ Chineke unu nọ nꞌime ìhè. Ya mere, bienụ ndụ dị ka ndị nọ nꞌìhè.
Igbo 2006
n'ihi na unu buri ọchichiri n'oge gara aga, ma unu bu ìhè ub͕u a nime Onye-nwe-ayi: nējegharinu dika umu nke ìhè
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi nʼoge gara aga, unu bụ ọchịchịrị, ma ugbu a, unu bụ ìhè nʼime Onyenwe anyị. Na-ebinụ ndụ ka ụmụ nke ìhè