Ephesians 5:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na ebe ọ bụla ìhè dị, ebe ahụ ka ịma mma nile na ezi omume nile na eziokwu nile dị.
Igbo 2006
(n'ihi na nkpuru nke ìhè ahu di n'idi-nma na ezi omume na eziokwu nile),
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
(nʼihi na a na-ahụ mkpụrụ nke ìhè nʼihe niile dị mma, na ihe ziri ezi, na eziokwu).