Ephesians 6:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Sọpụrụ nna gị na nne gị,” bụ iwu mbụ dị mkpa nke nwekwara ụgwọ ọrụ nye ndị ọ bụla debere ya.
Igbo 2006
Sọpuru nna-gi na nne-gi (nke bu ihe mbu enyere n'iwu nke nkwa diri ya),
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Sọpụrụ nne gị na nna gị,” nʼihi na nke a bụ iwu mbụ nke nwere nkwa so ya.