Ephesians 6:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Tikikọs nwanna anyị nke anyị hụrụ nꞌanya, na onye bụkwa onye kwesịrị ntụkwasị obi nꞌọrụ Onyenwe anyị, ga-akọrọ unu ihe nile banyere ọnọdụ m nꞌebe a.
Igbo 2006
Ma ka unu onwe-unu we mata kwa ihe nile bayerem, otú m'nēme, Tikikọs, onye bu nwa-nna-ayi ahu ahuru n'anya, bu kwa onye kwesiri ntukwasi-obi n'ije-ozi nime Onye-nwe-ayi, ọ gēme ka unu mara ihe nile:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, iji mee ka unu mara otu m dị na ihe m na-eme, Taịkikọs, nwanna m hụrụ nʼanya na nwaodibo kwesiri ntụkwasị obi nʼime Onyenwe anyị ga-akọrọ unu ihe niile.