Ephesians 6:22 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ana m ezitere ya unu nꞌihi nke a, ka o mee ka unu mata ọnọdụ anyị meekwa ka obi sie unu ike.
Igbo 2006
onye m'nēzigara unu ime otù ihe a, ka unu we mara otú ihe nāgara ayi, ka o we kasi kwa obi-unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m ezitere ya unu nʼihi nke a, ka o mee ka unu mata ọnọdụ anyị nakwa ka ọ gbaa unu ume.