Ephesians 6:23 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ka Chineke nye unu udo, ụmụnna m. Ka o nyekwa unu ịhụnanya nke ya na okwukwe unu nwere nꞌime ya so, nke na-esite nꞌebe Chineke Nna na Onyenwe anyị Jisọs Kraịst nọ abịa.
Igbo 2006
Udo diri umu-nna-ayi, ya na ihu-n'anya nke ya na okwukwe yikọ, site na Chineke, bú Nna, na Onye-nwe-ayi Jisus Kraist.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka udo na ịhụnanya, tinyere okwukwe nke sitere na Chineke Nna na Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịịrị unu ụmụnna.