Ephesians 6:24 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ka amara na ngọzi Chineke dịnyere ndị nile ji obi ọcha na-ahụ Onyenwe anyị Jisọs Kraịst nꞌanya.
Igbo 2006
Ka amara diyere ndi nile huru Onye-nwe-ayi Jisus Kraist n'anya n'emebighi-emebi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka amara dịnyere ndị niile ji ịhụnanya na-adịghị anwụ anwụ hụ Onyenwe anyị Jisọs Kraịst nʼanya.