Esther 8:16 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ndi-Ju nwere ìhè, na ọṅù, na obi-utọ na nsọpuru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nye ndị Juu nʼonwe ha, ọ bụ oge ịṅụrị ọnụ, obi ụtọ na nsọpụrụ.