Exodus 14:15 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova we si Moses, Gini mere i nētikum? gwa umu Israel ka ha bulie ije.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị ya, “Gịnị mere i ji na-akpọku m. Gwa ụmụ Izrel ka ha gaa nʼihu.