Exodus 18:24 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Moses we ge nti n'olu nna nwunye-ya, me ihe nile ọ siri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mosis gere ntị nʼihe niile nna nwunye ya gwara ya. O mekwara ihe niile o kwuru.