Exodus 20:9 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ubọchi isi ka i gālu ọlu, je ozi-gi nile:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼime ụbọchị isii ka ị ga-eje ozi gị niile. Ọ bụkwa nʼime ha ka ị ga-arụzu ọrụ gị niile.