Exodus 25:16 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
I gētiye kwa n'ib͕e ahu ihe-àmà M'gēnye gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, mgbe a rụsịrị igbe ọgbụgba ndụ ahụ, tinye Ihe Ama ahụ m nyere gị nʼime ya.