Exodus 25:30 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
I gādọba kwa achicha nke iru Chineke n'elu table ahu n'irum mb͕e dum.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dọkwasị achịcha nke iche nʼIhu nʼelu tebul ahụ, nʼihu m, oge niile.