Exodus 25:39 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Otù talent nke ọla-edo anāgwaghi agwa ka agēji ma ya, ya na ihe ndia nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọlaedo a nụchara anụcha nke dị iri kilogram atọ na anọ ka a ga-eji kpụọ ihe ịdọkwasị oriọna ahụ na ngwongwo ndị a niile.