Exodus 25:6 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
na manu itiye n'ihe nēnye ìhè, na uda di iche iche itiye na manu nke otite-manu ahu, na ibu ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ eji uda utọ me;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
mmanụ oliv nke a ga-etinye nʼiheọkụ, ụda isi ụtọ a na-etinye na mmanụ nsọ, na ụda na-eme ka aja nsure ọkụ na-esi isi ụtọ;