Exodus 26:23 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ibo abua ka i gēme-kwa-ra nkuku ebe-obibi ahu n'isi-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Rụọ mbudo ibo abụọ, ga-adị na nkuku niile nke nsọtụ ụlọ nzute ahụ.