Exodus 26:34 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
I gētiye kwa ebe-nkpuchi-nmehie ahu n'elu ib͕e ihe-àmà nime ebe nsọ ahu kachasi ebe nsọ nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Tinye ihe mkpuchi mmehie ahụ nʼelu igbe ihe ama nʼime Ebe Kachasị Nsọ.
Recommended Reading