Exodus 35:11 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
ebe-obibi ahu, na ulo-ikwū-ya, na ákwà-nkpuchi-ya, na nko-ya nile, na ibo-ya nile, na nkpọrọ-ya nile, na ide-ya nile, na ukwu-ya nile,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“ụlọ nzute ahụ, na ihe mkpuchi ya, na nko ya niile, na mbudo ibo ya, na mkpọrọ osisi ya, na ogidi ya, na ụkwụ ya niile.