Exodus 35:20 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Nzukọ nile nke umu Israel we si n'iru Moses pua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, ọgbakọ ụmụ Izrel niile siri nʼihu Mosis pụọ.