Exodus 35:3 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Unu afunwula ọku n'ebe-obibi-unu nile n'ubọchi-izu-ike.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu amụnyela ọkụ nʼebe obibi unu nʼụbọchị izuike ahụ.”