Exodus 35:33 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
na n'ilu ọlu onye-ọ̀ka na nkume ihiọgide ahiọgide, na n'ilu ọlu onye-ọ̀kà n'osisi, ilu ọlu n'ije-ozi ọ bula nke onye-ọ̀kà.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ịwa nkume na ido nkume, ịkwa ǹka osisi nakwa ọrụ ǹka niile dị iche iche.