Exodus 36:16 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O jikọta-kwa-ra ákwà-nkwuba ise iche, na ákwà-nkwuba isi iche.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha dụkọtara ise nʼime akwa mgbochi ahụ, debe ya iche. Dụkọtakwa isii nke fọdụrụ debekwa ya iche.