Exodus 36:20 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O we mere ebe-obibi ahu ibo osisi acacia, nke nēguzo ọtọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha meere ụlọ nzute ahụ mbudo ibo osisi akashia, guzo ọtọ.