Exodus 36:25 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O we mere akuku nke-abua nke ebe-obibi ahu orú ibo, bú akuku Ugwu,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼakụkụ nke ọzọ bụ akụkụ ugwu nke ụlọ nzute ahụ, ha rụkwara iri mbudo ibo abụọ,