Exodus 36:33 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O we me ka nkpọrọ etiti gabiga n'etiti ibo ahu, si n'otù nsọtu rue nsọtu ọzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha mere osisi ntụbichi nke dị nʼetiti ka ọ gabiga site nʼotu isi ruo nʼisi nke ọzọ nke mbudo ibo ahụ.