Exodus 37:24 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Otù talent nke ọla-edo anāgwaghi agwa ka o ji me ya, ya na ihe-ya nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha sitere na iri kilogram atọ na anọ nke ọlaedo a nụchara anụcha kpụọ ihe ịdọkwasị oriọna ahụ na ngwongwo ya niile.