Exodus 38:29 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọla nke àjà-ofufé ahu di kwa ọgu talent atọ na iri, na nnù shekel isi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ịdị arọ nke bronz niile ndị mmadụ wetara dịka onyinye aja mfufe bụ puku kilogram atọ, na narị kilogram atọ, na iri isii.