Exodus 40:11 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
I gēte kwa ite ọsisa-miri ahu na ukwu-ala-ya manu, do ya nsọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Tekwaa efere ukwu ịsa mmiri ahụ na ụkwụ ya mmanụ. Doo ha nsọ.