Exodus 40:2 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
N'ubọchi mbu nke ọnwa mbu ka i gēguzo ebe-obibi nke ulo-ikwū nzute ahu ọtọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Guzobe ụlọ nzute ahụ nʼụbọchị mbụ nke ọnwa mbụ.