Exodus 40:25 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O welie oriọna ahu nile n'iru Jehova; dika Jehova nyere Moses iwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ mụnyere oriọna ndị ahụ nʼihu Onyenwe anyị dịka Onyenwe anyị si nye nʼiwu.